Fast Facts—Madeira
- 253,000—Ndị bi n'obodo a
- 1,188—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 19—Ọgbakọ dị iche iche
215—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Otú E Si Kụọ Mkpụrụ Alaeze Mbụ na Pọtugal
Olee nsogbu ndị mbụ kwusara ozi ọma na Pọtugal meriri?