Fast Facts—Ukraine
- 41,130,000—Ndị bi n'obodo a
- 109,375—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 1,234—Ọgbakọ dị iche iche
391—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
NA-ECHENỤ NCHE!
Agha Rọshịa na Yukren Na-alụ Akarịala Otu Afọ—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
Gụọ gbasara nkwa Baịbụl kwere na a ga-akwụsị agha niile.
Rọshịa Amalitela Ịlụso Yukren Agha—Ọ̀ Bụ Amụma Baịbụl Na-emezu?
Ọ bụrụ amụma Baịbụl na-emezu, Baịbụl ò kwuru otú agha a ga-esi bie?
NA-ECHENỤ NCHE
Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Otú Okpukpe Si Etinye Aka n’Agha A Na-alụ na Yukren?
Ndị isi chọọchị nọ ná mba abụọ ndị a na-alụ ọgụ na-agwa ndị òtù ha ka ha na-eme ihe dị nnọọ iche n’ihe Jizọs kwuru ka ndị na-eso ụzọ ya na-eme.