Fast Facts—Tanzania
- 67,438,000—Ndị bi n'obodo a
- 20,846—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 417—Ọgbakọ dị iche iche
3,392—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ obodo Ngibao. Ọ dị nso n’Arusha nke dị́ na Tanzania. Onye a na-enye ndị Masai a broshọ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
3,392—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma