Fast Facts—Trinidad and Tobago
- 1,409,000—Ndị bi n'obodo a
- 10,529—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 130—Ọgbakọ dị iche iche
135—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ihe Ndị Mụrụ M Kụziiri M Mere Ka Ihe Gaziere M
Gụọ akụkọ ndụ Nwanna Woodworth Mills, bụ́ onye ji obi ya niile jeere Jehova ozi kemgbe ihe dị ka afọ iri asatọ.