Fast Facts—Poland
- 37,749,000—Ndị bi n'obodo a
- 116,307—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 1,267—Ọgbakọ dị iche iche
328—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Old Town dị n’ebe a na-akpọ Gdańsk nke dị na Poland. Onyeàmà Jehova a na-enye nwoke a Ụlọ Nche
328—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma