Fast Facts—Nigeria
- 222,182,000—Ndị bi n'obodo a
- 400,375—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 6,071—Ọgbakọ dị iche iche
589—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME
Chanel Satelaịt E Si Enweta Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova Na-erute Ebe Ịntanet Na-anaghị Eru
Olee otú ụmụnna anyị ndị bi n’Afrịka si ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ma ọ bụrụ na Ịntanet adịghị?
AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE
Ndịàmà Jehova Ewepụtala Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ E Degharịrị Edegharị n’Asụsụ Igbo
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ihe Ndị Mụrụ M Kụziiri M Mere Ka Ihe Gaziere M
Gụọ akụkọ ndụ Nwanna Woodworth Mills, bụ́ onye ji obi ya niile jeere Jehova ozi kemgbe ihe dị ka afọ iri asatọ.