Fast Facts—Myanmar
- 56,145,000—Ndị bi n'obodo a
- 5,171—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 96—Ọgbakọ dị iche iche
10,962—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Mianmaa
Olee ihe mere ọtụtụ Ndịàmà Jehova ji hapụ obodo ha gaa ka ha nye aka ikwusa ozi ọma na Mianmaa?