Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Liberia

  • Ebe a dị́ nso na Monrovia dị́ na Liberia. Ndị a na-enye nwaanyị a traktị isiokwu ya bụ Ụwa Ọhụrụ nke Udo

Fast Facts—Liberia

  • 5,432,000—Ndị bi n'obodo a
  • 7,922—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 146—Ọgbakọ dị iche iche
  • 745—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Jehova Nyere Anyị Ike ma n’Oge Agha ma n’Oge Udo

Nwanna Paul Crudass na Anne nwunye ya kọrọ otú Jehova si kwado ha ma nye ha ike n’oge agha nakwa n’ọnwụnwa ndị ọzọ tara ezigbo akpụ.