Fast Facts—Cambodia
- 16,855,000—Ndị bi n'obodo a
- 1,116—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 17—Ọgbakọ dị iche iche
15,295—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Mkpebi M Mere Mgbe M Bụ Nwatakịrị
Otu nwatakịrị nwoke si Kolọmbọs, Ohayo, dị n’Amerịka kpebiri ịmụ asụsụ Kambodian. N’ihi gịnị? Olee otú ihe a o mere si mechaa baara ya uru?