Fast Facts—Israel
- 9,888,000—Ndị bi n'obodo a
- 2,129—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 32—Ọgbakọ dị iche iche
4,731—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Tel Aviv dị n’Israel. Ndịàmà Jehova a nọ n’ụzọ gara n’akụkụ osimiri na-ezi nwaanyị a ozi ọma n’asụsụ Rọshịa
4,731—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma