Fast Facts—Hong Kong
- 7,498,000—Ndị bi n'obodo a
- 5,464—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 70—Ọgbakọ dị iche iche
1,380—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE
Enwetara M Ihe Karịrị Ịbụ Onye A Ma Ama
N’otu abalị, mgbe Mina Hung Godenzi ka bụ nwa agbọghọ na-eto eto, ọ ghọrọ onye a ma ama. Ma, o meghị ka o nwee obi ụtọ otú o chere na ya ga-enwe.