Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Chile

  • Ebe a dị nso n’ebe a na-akpọ Calbuco volcano dị na Chile. Ndị a na-amụ ihe Baịbụl kwuru gbasara ụmụ mmadụ ịdị ndụ ebighị ebi mgbe ụwa ga-aghọ paradaịs

  • Ebe a bụ Valparaiso dị na Chile. Ndị a na-agụrụ nwaanyị a Baịbụl

Fast Facts—Chile

  • 19,961,000—Ndị bi n'obodo a
  • 87,175—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 964—Ọgbakọ dị iche iche
  • 232—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Otú Mkpọsa A Haziri nke Ọma Si Baa Uru

Gụọ otú nwata nwaanyị dị afọ iri si gbasie mbọ ike ịkpọ ụmụ akwụkwọ ha ndị na-asụ asụsụ Mapudungun ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Kraịst na Chili.