Chineke Ò Nwere Aha?
E nwere ọtụtụ aha a na-etu Chineke. Ụfọdụ n’ime ha bụ Nna, Onye Okike, na Onyenwe anyị. (Matiu 6:9; Ekliziastis 12:1; Daniel 2:47) Ma, ò nwere aha ọ gụrụ onwe ya?