Ṅomie Okwukwe Ha
Na vidio ndị a, ị ga-amụta ihe n’aka ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl, ndị ji obi ha niile fee Chineke.
Ṅomie Okwukwe Ha—Ebreham, Agba nke Mbụ
Na vidio a, chọpụta otú obi si sie Ebreham ike na Jehova na-emezu nkwa ọ bụla o kwere.
Ṅomie Okwukwe Ha—Ebreham, Agba nke Abụọ
Na vidio a, ị ga-ahụ otu e si gọzie Ebreham nakwa mmadụ niile.
Ṅomie Okwukwe Ha—Ribeka
Ribeka ò nwere okwukwe ga-emeli ka ọ hapụ ụlọ ha gawa ebe ọ na-amaghị?
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
INWE OKWUKWE NA CHINEKE
Ṅomie Okwukwe Ha—Ụmụ Nwoke na Ụmụ Nwaanyị Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl
Ṅomie ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị fere Chineke Baịbụl kọrọ akụkọ ha ma si otú ahụ bịaruo Chineke nso.