ỤLỌ NCHE Eprel 2015 | Ị̀ Ga-achọ Ịmụ Baịbụl?
N’ụwa niile, Ndịàmà Jehova na-achọ ka ha ndị mmadụ na-amụ Baịbụl. Ihe a ha na-eme na-abakwara ọtụtụ nde mmadụ uru. Gụọ ihe a ka ị mata otú ịmụ Baịbụl ga-esi baara gị uru.
ISIOKWU TETA! A
Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?
Ò nwetụla mgbe i chere na ohere agaghị adịrị gị ịmụ Baịbụl, ma ọ bụkwanụ na ike Baịbụl adịghị gị?
Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl
Gụọ ihe a ka ị mata azịza ajụjụ asatọ ndị mmadụ na-ajụkarị banyere otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Ajụjụ Atọ Gbanwere Ndụ M
Doris Eldred matara aziza ajụjụ ndị na-echu ya ụra mgbe nwa akwụkwọ ya kụziwaara ya Baịbụl.
Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa A Chọtara n’Ebe A Na-ekpofu Ihe
Iberibe akwụkwọ papaịrọs dị n’ọ́bá akwụkwọ a na-akpọ John Rylands Library bụ nke kacha ochie n’ime akwụkwọ mgbe ochie niile dị ugbu a e dere ihe dị n’Agba Ọhụrụ.
IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA
Olee Ihe Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-echeta Ọnwụ Jizọs?
Ọtụtụ ndị na-agba Krismas iji cheta ọmụmụ Jizọs, na-agbakwa Ista iji cheta mbilite n’ọnwụ ya. Olee ihe mere Ndịàmà Jehova ji na-echeta ọnwụ Jizọs?
Ị̀ Maara?
Gịnị bụ ọrụ onyeisi ndị agha ndị Rom? Olee otú enyo ndị e nwere n’oge Baịbụl si dị iche n’enyo ndị e nwere n’oge a?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Mmadụ niile hà ga-emecha hụ ibe ha n’anya?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?
Ọtụtụ ndị dere Baịbụl kwuru na ọ bụ Chineke gwara ha ihe ha dere. Gịnị mere ha ji kwuo otú ahụ?