ỤLỌ NCHE Nọvemba 2014 | Setan Ọ̀ Dị Adị?
Ọ bụrụ na Setan adịghị adị, e duhiela ndị na-atụ ya ụjọ. Ma, ọ bụrụ na ọ dị adị ma na-aghọgbu ndị mmadụ, ọ pụtara na e kwesịrị ize ya eze karịa otú ọtụtụ ndị chere.
ISIOKWU TETA! A
Setan Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ Dị Ndị Mmadụ n’Obi?
E nwere akụkọ abụọ Baịbụl kọrọ zara ajụjụ a nke ọma.
ISIOKWU TETA! A
Ànyị Kwesịrị Ịtụ Setan Egwu?
E nwere ihe anọ Chineke nyere gị ga-eme ka Setan ghara ịnwata gị.
IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA
Olee Mgbe Alaeze Chineke Malitere Ịchị? (Agba nke Abụọ)
Amụma e dere na Baịbụl na nrọ Chineke mere ka eze Babịlọn rọọ mere ka anyị mata afọ ọ malitere ịchị.
ṄOMIE OKWUKWE HA
“Olee Otú M Ga-esi Mee Oké Ihe Ọjọọ A?”
Olee ihe Josef mere ka nwunye Pọtịfa, bụ́ onye fooro ntutu taa na ọ ga-enweta ya, ghara ịnwata ya?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Olee ihe mkpọlite Jizọs kpọlitere ndị mmadụ n’ọnwụ na-akụziri anyị banyere ihe ndị Baịbụl gwara anyị ga-eme n’ọdịnihu?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ọ̀ Bụ Chineke Kere Ekwensu?
Olee ebe Setan si? Gụọ ihe a ka ị mara ihe mere Jizọs ji sị na Ekwensu “eguzosighị ike n’eziokwu.”