ỤLỌ NCHE Febụwarị 2014 | Agha nke Ghasasịrị Ụwa
Gịnị mere Agha Ụwa nke Mbụ ji ghasasịa ụwa? Azịza ajụjụ a ọ̀ ga-enyere anyị aka ịmata ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu?
ISIOKWU TETA! A
Agha nke Ghasasịrị Ụwa
Olee otú agha ụwa nke mbụ ma ọ bụ Agha Ukwu si ghasasịa ụwa otú ka na-akpa ndị mmadụ aka ọjọọ taa?
ISIOKWU TETA! A
Onye Na-akpata Agha na Ahụhụ
Olee ihe Baịbụl kwuru nke gosiri na o nwere ihe gbasara agha a lụrụ n’eluigwe na agha a lụrụ n’ebe niile n’ụwa nakwa nsogbu ndị juru n’ụwa?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Nkwa Chineke Kwere na Ọ Ga-eme Ka Ụwa Ghọọ Paradaịs Mere Ka Ndụ M Gbanwee
Ivars Vigulis ghọrọ onye a na-anụ aha ya ebe niile, ndị mmadụ na-etokwa ya. Ịgba ọgba tum tum ọnwụ ọnwụ na-atọkwa ya ụtọ. Ma, olee otú ihe Baịbụl na-akụzi si gbanwee ndụ ya?
Ị̀ Maara?
Gịnị bụ alo a kọrọ akụkọ ya na Baịbụl? Olee ụdị onyinye Chineke chọrọ ka a na-eweta n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem?
NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ
Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ndị Mmadụ Na-emegbu Ndị Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ha?
Baịbụl kọwara ihe Chineke na-eme maka mmegbu ugbu a nakwa ihe ọ ga-eme n’ọdịnihu.
ṄOMIE OKWUKWE HA
Ọ Tachiri Obi n’Agbanyeghị Ihe Ọjọọ Ndị Mere n’Oge Ọ Nọ Ndụ
È nwetụla mgbe ndị mmadụ megburu gị? Ị̀ ga-achọ ịhụ mgbe Chineke ga-eme ka mmegbu kwụsị? Mụta otú ị ga-esi eme ka Ịlaịja.
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Ò nwere ihe gosiri na ọ bụ Chineke nyere anyị Baịbụl? Olee otú e si dee ya?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Mere Udo Adịbeghị n’Ụwa?
Mbọ ụmụ mmadụ na-agba iji mee ka udo dịrị n’ụwa enwebeghị isi. Chọpụta ihe ndị kpatara ya.