ỤLỌ NCHE Eprel 2013 | Gịnị Ga-eme Ka Ndụ Anyị Baa Ezigbo Uru?
Chineke chọrọ ka ndụ anyị baa ezigbo uru. Gịnị ga-enyere anyị aka ka ndụ anyị baa uru?
ISIOKWU TETA! A
Gịnị Ga-eme Ka Ndụ Anyị Baa Ezigbo Uru?
Ọ dị anyị mkpa ka anyị mara ihe ga-eme ka ndụ anyị baa ezigbo uru, karịchaa, mgbe nsogbu bịaara anyị.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere Ndụ Jizọs Ji Baa Uru
“Leba anya n’ihe anọ mere ndụ Jizọs dịrị n’ụwa ji baa ezigbo uru.”
ISIOKWU TETA! A
Jizọs Kụziiri Anyị Otú Ndụ Anyị Ga-esi Baa Uru
Ihe ndị merela ụfọdụ ndị mmadụ na-egosi na ime ihe ahụ Jizọs kụziri n’elu ugwu na-eme ka ndụ mmadụ baa ezigbo uru.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
“Àgwà M Jọgburu Onwe Ya”
N’agbanyeghị na Esa na-eme nke ọma n’egwú ọ na-akụ, ọ na-adị ya ka ndụ ya abaghị uru. Gụọ akụkọ a ka ị hụ otú onye a na-akụ egwú rọk si bido inwe obi ụtọ ná ndụ.
Ị̀ Maara?
Gịnị mere e ji kpọọ obodo Ninive oge ochie “obodo na-awụfu ọbara”? Gịnị mere ndị Juu ji arụ ihe nrụbichi, ma ọ bụ obere mgbidi, gburugburu elu ụlọ ha?
BỊARUO CHINEKE NSO
“Na-arịọnụ, A Ga-enye Unu”
Gụọ ihe atụ abụọ Jizọs mere na Luk isi 11, bụ́ ndị kọwara otú ị ga-esi na-ekpe ekpere obi esie gị ike na Chineke ga-anụ ya.
ṄOMIE OKWUKWE HA
O “So Ezi Chineke Jee Ije”
Gịnị ka anyị ga-amụta n’aka Noa na nwunye ya na ezinụlọ ha?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Jehova Chineke chọrọ ka ị mata onye ọ bụ nke ọma. Ọ ga-enyere gị aka ịghọata Akwụkwọ Nsọ.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?
Anyị na gị mụwa Baịbụl, i nwere ike iji nsụgharị Baịbụl ọ bụla na-amasị gị. I nwere ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro na-amụ ya.