ỤLỌ NCHE Mach 2013 | Olee Uru Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Baara Gị?
Ò nwere uru mbilite n’ọnwụ Jizọs baara gị taa?
ISIOKWU TETA! A
À Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ n’Eziokwu?
Ebe ọ bụ na mbilite n’ọnwụ Jizọs so n’ihe dị oké mkpa Baịbụl na-akụzi, anyị kwesịrị ịmata ma ò mere eme n’eziokwu.
ISIOKWU TETA! A
Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Ga-eme Ka Ndị Ọzọ Nweta Ndụ Ebighị Ebi.
Chegodị otú ndụ ga-adị mgbe ndị mmadụ na-agaghị anwụkwa anwụ ma ọ bụ taa ahụhụ!
Ị̀ Maara?
Olee otú ndị Juu oge ochie si akwadebe ozu tupu ha elie ya? È liri Jizọs otú ndị Juu si eli ozu?
NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ
Jizọs Ò Kwere Onye Ajọ Omume ahụ Nkwa na Ọ Ga-aga Eluigwe?
Jizọs kwere onye ajọ omume ahụ nkwa, sị: “Mụ na gị ga-anọ na Paradaịs.” Gịnị ka ihe a Jizọs kwuru pụtara?
AKỤKỌ NDỤ
“M Hụrụ, ma Aghọtaghị M”
Olivier nwere ọtụtụ nsogbu n’ihi na ọ dara ogbi. Gụọ akụkọ a ka ị hụ otú Jehova si nyere ya aka.
BỊARUO CHINEKE NSO
“Olee nke Bụ́ nke Mbụ n’Ime Ihe Niile E Nyere n’Iwu?”
E nwere ike ikwu na naanị ihe Chineke chọrọ anyị n’aka bụ ịhụnanya.
KỤZIERE ỤMỤ GỊ IHE
Pita na Ananayas Ghara Ụgha—Gịnị Ka Ihe Ha Mere Na-akụziri Anyị?
Gụọ akụkọ a ka ị hụ ihe mere e ji gbaghara otu n’ime ha ma a gbagharaghị onye nke ọzọ.
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Gịnị mere e ji akpọ Jizọs Ọkpara Chineke? Olee mgbe e kere ya?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Kraịst?
Biko, legodị ihe ụfọdụ mere anyị ji dị iche na chọọchị ndị na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst.