Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Ọ̀ bụ eziokwu na Baịbụl na-ekwu ihe ga-eme n’ọdịnihu?
GỤỌ PEEJI NKE 16-17.
Olee otú otu nwa agbọghọ nke ọtụtụ nsogbu bịaara mgbe ọ bụ nwata si mechaa nwewe obi ụtọ ná ndụ?
GỤỌ PEEJI NKE 19-20.
Gịnị mere Ebreham ji chọọ ịchụ nwa ya n’àjà?
GỤỌ PEEJI NKE 23.
Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka Esta, bụ́ onye a kọrọ akụkọ ya na Baịbụl, ma a bịa n’inwe obi ike, inwe ndidi, na ịgwa mmadụ okwu otú ọ ga-eru ya n’obi?
GỤỌ PEEJI NKE 24-29.