Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Olee otú ịtụgharị uche n’otú e si kee kpakpando nwere ike isi metụ gị n’ahụ́? Gụọ peeji nke 7.

▪ Olee ihe i nwere ike ịmụta banyere Chineke mgbe ị hụrụ otú nne si hụ nwa ọhụrụ ya n’anya? Gụọ peeji nke 9.

▪ Gịnị mere di na nwunye ji kwesị ige ibe ha ntị ma ghọta otú ọ dị ibe ha n’obi? Gụọ peeji nke 11.

▪ Gịnị ka Alaeze Chineke bụ, oleekwa ihe ọ ga-eme n’ụwa? Gụọ peeji nke 16.

▪ Olee ihe ụfọdụ kacha ndị ọrịa ha na-anaghị ala ala mkpa? Gụọ peeji nke 28.