ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Septemba 2015
Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọktoba 26 ruo Nọvemba 29, 2015.
Ị̀ Na-agba Mbọ Itozu Okè Ka Kraịst?
N’agbanyeghị afọ ole anyị ferela Jehova, anyị kwesịrị ịna-agbakwu mbọ ka anyị tozuo okè.
Akọnuche Gị Ọ̀ Na-eduzi Gị Nke Ọma?
Gụọ otú akọnuche ga-esi nyere gị aka ime mkpebi dị́ mma banyere ịgwọ ọrịa, ntụrụndụ, na ozi ọma.
‘Guzosie Ike n’Okwukwe’
Gịnị ka ije Pita gara n’elu mmiri ga-akụziri anyị banyere okwukwe?
Olee Otú Jehova Si Egosi na Ọ Hụrụ Anyị n’Anya?
Ọ̀ na-esiri gị ike ịghọta ma ọ bụ ikweta na Jehova hụrụ gị n’anya?
Olee Otú Anyị Ga-esi Gosi na Anyị Hụrụ Jehova n’Anya?
Ọ gbasaghị naanị otú ọ dị anyị n’obi.
AKỤKỌ NDỤ
Ngọzi Jehova Emeela M Ọgaranya
Gụọ akụkọ ndụ Melita Jaracz, onye ya na di ya bụ́ Ted Jaracz jere ozi oge niile ihe karịrị iri afọ ise. Di ya sobu n’Òtù Na-achị Isi.