ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Nọvemba 2014

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Disemba 29, 2014 ruo Febụwarị 1, 2015.

Uru Mbilite n’Ọnwụ Jizọs Baara Anyị

E nwere ihe anọ mere anyị ji mata na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ. Gịnị ka anyị kwesịrị ịna-eme ebe anyị ma na Jizọs dị ndụ?

Ihe Mere Anyị Ga-eji Dị Nsọ

Ò nwetụla mgbe akwụkwọ Levitikọs gbagwojuru gị anya ma ọ bụ gwụ gị ike? Ihe dị na ya ga-eme ka ị na-adị nsọ n’ofufe ị na-efe Jehova.

Anyị Kwesịrị Ịdị Nsọ n’Omume Anyị Niile

Olee otú ịjụ imebi iwu Chineke si gbasa inye Chineke ihe kacha mma anyị nwere na iri nri siri ike?

“Ndị Chineke Ha Bụ Jehova”

Chineke ọ̀ na-anabata ofufe ndị mmadụ ji obi ha niile na-efe ya, n’agbanyeghị okpukpe ha nọ?

“Ugbu A, Unu Bụ Ndị Chineke”

Olee otú anyị ga-esi bụrụ “ndị Chineke”?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee otú e si ahọpụta ndị okenye na ndị ohu na-eje ozi n’ọgbakọ ọ bụla? Ole Ndị Bụ Ndị Àmà Abụọ E Kwuru Okwu Ha ná Mkpughe Isi 11?

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

Otú Ìhè Si Malite Inwu na Japan

E nwere ụgbọala ndị pụrụ iche a kpọrọ “Jihu.” E ji ha kwusaa ozi ọma na Japan