ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Febụwarị 2024
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Eprel 8 ruo Mee 5, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 5
‘E Nweghị Ihe Ga-eme Ka M Gbakụta Gị Azụ’
Isiokwu a bụ maka izu Eprel 8 ruo 14, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 7
Ihe Ndị Anyị Ga-amụta n’Aka Ndị Naziraịt
Isiokwu a bụ maka izu Eprel 22 ruo 28, 2024.
Nwee Obi Ụtọ Ka I Ji Ndidi Na-echere Jehova
Ike na-agwụ ọtụtụ ndị n’ihi otú ihe si dịrị n’ụwa Ekwensu a ka ha na-eche ka Jehova mee ihe mgbe oge ya ruru. Gịnị ga-eme ka ọ dịrị anyị mfe ichere, meekwa ka obi dị anyị ụtọ ka anyị na-echere?
Mmadụ Abụọ A Họpụtara Ọhụrụ Ka Ha Soro n’Òtù Na-achị Isi
Na Wenezdee, abalị iri na asatọ n’ọnwa Jenụwarị afọ 2023, a mara ọkwa na a họpụtala Nwanna Gage Fleegle na Nwanna Jeffrey Winder ka ha soro n’Òtù Na-achị Isi nke Ndịàmà Jehova.
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
Olee ihe Baịbụl kwuru gbasara Jehova ikwu ihe ga-eme n’ọdịnihu?
Ị̀ Maara?
Legodị ihe atọ o nwere ike ịbụ ya mere ndị dere Baịbụl ji mee otú ahụ.