TETA! Nke 3 n'Afọ 2017 | Olee Ihe Gosiri na Baịbụl Si n’Aka Chineke?
Baịbụl ò si n’aka Chineke? Ka ihe e dere na ya ò si n’uche mmadụ?
“Teta!” a kwuru ihe atọ gosiri na Baịbụl si n’aka Chineke n’eziokwu.
ISIOKWU TETA! A
Baịbụl Ò Si “n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke” n’Eziokwu?
Ụfọdụ ndị na-ekwu na o nwere ike ịbụ na Baịbụl si n’aka Chineke. Ndị ọzọ ana-asị na ọ bụ akụkọ ifo, akụkọ mgbe ochie, akụkọ ihe mere n’oge ochie, nakwa akwụkwọ iwu ndị mmadụ.
ISIOKWU TETA! A
Baịbụl—Ihe Niile O Kwuru Bụ Eziokwu
Ọ bụghị naanị na ihe Baịbụl kwuru gbasara sayensị na ihe ndị mere n’oge ochie bụ eziokwu. Amụma ndị o buru mezukwara. Baịbụl zakwara ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Gụọ ihe a ka ị chọpụta ihe ndị a n’onwe gị.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Uru Ịrụ Ọrụ Dị n’Ụlọ Bara
Ndị nne na nna, ọ̀ na-ara unu ahụ́ ikenye ụmụ unu ọrụ ha ga-arụ n’ụlọ? Gụọnụ ihe a ka unu hụ na ikenye ụmụaka ọrụ ga-eme ka ha mata uru ịrụ ọrụ bara na obi ụtọ ọ na-enye.
Usoro Akwara dị n’Eriri afọ Anyị Ọ̀ Bụ “Ụbụrụ nke Abụọ”?
Ọ bụ n’afọ anyị ka usoro akwara a kacha dịrị. Gịnị mere e ji na-akpọ ya ‘ụbụrụ nke abụọ’? Olee otú ‘ụlọ ọrụ kemikal’ a si eme ihe karịrị naanị ịgbari nri anyị riri?
AJỤJỤ ỌNỤ
Onye Na-emepụta Ihe A Na-etinye na Kọmputa Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Fan Yu ekwebughị na Chineke ma ọ bụ na e kere ihe eke. Oleezi ihe mere o ji mechaa kweta?
IHE BAỊBỤL KWURU
Ndị Mmụọ Ozi
E deela banyere ndị mmụọ ozi n’akwụkwọ dị iche iche, see ha esee, gosikwa ha na fim. Gịnị ka Baịbụl kwuru banyere ha?
È KERE YA EKE?
Aji Dị Anụ Sea Otter n’Ahụ́
Ụfọdụ anụmanụ bi ná mmiri na-enwekarị abụba dị n’okpuru akpụkpọ ahụ́ ha na-eme ka ahụ́ ha na-ekpere ọkụ. Ma otu anụmanụ aha ya bụ sea otter nwere ihe ọzọ na-enyere ya aka ime ka ahụ́ ya na-ekpere ọkụ.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Hapụ M Ịna-ekpebi Ihe M Ga-eme?
Ọ dị gị ka ì ruola ka e were gị ka onye torola eto, mana ndị mụrụ gị echeghị otú ahụ. Olee ihe ndị ị ga-eme ka ha nwee ike ịtụkwasị gị obi?
Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?
Ebe ọ bụ ụmụ mmadụ dere Baịbụl, è kwesịrị ịna-akpọ ya Okwu Chineke? Uche ònye ka e dere na Baịbụl?