TETA! Mach 2015 | Baịbụl Ọ̀ Ka Bara Uru?
Gụọ àgwà ọma anọ Baịbụl kwuru okwu ha ndị gosiri na Baịbụl ka bara uru.
ISIOKWU TETA! A
Baịbụl Ọ̀ Ka Bara Uru?
Mgbe Hilton gara biri nke ya, ndị mụrụ ya chere na ọ laala n’iyi. Mgbe afọ iri na abụọ gara, ọ lọtara. O siiri ha ike ikweta na onye a bụ nwa ha maka na ọ gbanweela. Gịnị nyeere ya aka?
ISIOKWU TETA! A
Ịkwụwa Aka Ọtọ
Raquel gaara enwe ezigbo ego ma a si na ọ naara aka azụ. Ma, ọjụjụ ọ jụrụ ịna ego aka azụ baara ya ezigbo uru.
ISIOKWU TETA! A
Na-ejide Onwe Gị
Gịnị mere otu nwoke karịrịla afọ iri atọ aha ya bụ Cassius ji kwụsị iwe ọkụ?
ISIOKWU TETA! A
Agbala n’Èzí
Otu ihe ọjọọ mere otu nwaanyị mere ka ọ ghọta na ịgba n’èzí abaghị uru. Hà nwere ike ịna-ebi n’udo?
ISIOKWU TETA! A
Hụ Ndị Ọzọ n’Anya
E nwere ọtụtụ ebe Baịbụl kwuru gbasara ịhụnanya ma ọ bụghị ụdị nke gbasara ije nwoke na nwaanyị.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Ị Ga-esi Jide Onwe Gị ma Iwe Bịa Gị
Ụzọ ihe ise ga-enyere gị aka ijide onwe gị ma iwe bịa gị. E si na Baịbụl nweta ha.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma Nwa Gị Jụọ Gị Ajụjụ Gbasara Ọnwụ
Gụọ gbasara ihe anọ ga-enyere gị aka ịza ajụjụ ụmụ gị nwere ike ịjụ gị gbasara onye unu nwụrụ anwụ nakwa ihe ga-enyere ha aka idi ọnwụ ya.
Amamihe Na-echebe Onye Nwere Ya
Baịbụl sịrị: “Ọgaranya nwere ike jiri ego ya gbapụta onwe ya, ma ịbasiri ogbenye mba ike maka iji ego gbara onwe ya enweghị isi.” Gịnị ka ọ pụtara?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ihe Ndị Na-eto Eto Kwuru Gbasara Egwuregwu Iberiibe
Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị na-eto eto ise kwuru gbasara egwuregwu iberiibe na ihe mmadụ ga-eme ma e gwusawa ya ụdị egwuregwu ahụ.
Na-adị Ọcha
Jehova dị ọcha. Mụtakwa otú gịnwa ga-esi na-adị ọcha.