Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
February 8, 2005
Nnwere Onwe Pụọ ná Nchegbu!
Ọtụtụ ndị ọkachamara kwere na nchegbu pụrụ ịkpata ọrịa. Olee ụfọdụ n’ime ihe ndị kasị akpata nchegbu? Gụọ banyere ụzọ ndị dị irè ị pụrụ isi chịkwaa ya.
3 Ndị Nchegbu Na-akpa Aka Ọjọọ!
4 Nchegbu—Ihe Ndị Na-akpata Ya na Mmetụta Ndị Ọ Na-enwe
7 Ị Pụrụ Ịmụta Ịchịkwa Nchegbu!
12 Ị̀ Maara?
13 Ọnọdụ Ndị Dọkịta n’Ụwa nke Na-agbanwe Agbanwe
18 Gịnị Ka Ọdịnihu Ga-abụrụ Ọrụ Ịgwọ Ọrịa?
29 Ịnagide Uche Mkpasasị Nke Mwakpo Ndị Na-eyi Ọha Egwu Kpatara
32 Akwụkwọ Ndị Ntorobịa nke A Jara Mma nke Ukwuu
Ilebara Ụmụaka Anya Otú Ahụ́ Ha Chọrọ 22
Gịnị ka ndị nne na nna ga-eme iji lebara ụmụ ha anya otú ahụ́ ha chọrọ?
Gịnị Ka M Kwesịrị Ime Mgbe Ndị Ọzọ Kọsaara M Nsogbu Ha? 26
Ọtụtụ ndị ntorobịa na-achọ onye ha ga-akọsara obi ha. Ma, gịnị ka i kwesịrị ime ma ọ bụrụ na ọ dị gị ka ihe enyi gị gwara gị ọ̀ bụ ihe ị na-agaghị enyeli aka na ya.