Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
June 8, 2004
Mmadụ Ịnọ Nanị Ya Ma Ghara Ịbụ Onye Owu Na-ama
N’ihi gịnị ka owu ji ama ọtụtụ mmadụ? Gịnị ka a pụrụ ime banyere ya? Ọ̀ dị oge mgbe a na-agaghị enwe onye owu na-ama?
3 N’ihi Gịnị Ka E Ji Nwee Ọtụtụ Ndị Owu Na-ama?
9 Mgbe Ọ Na-adịghị Onye Owu Ga-ama Ọzọ
12 Ị̀ Maara?
13 Ọgụ A Lụwara Kemgbe Ụwa Maka Ahụ́ Ike Ka Mma
17 Ihe Ịga nke Ọma na Ọdịda Ndị E Nwere n’Ịlụso Ọrịa Ọgụ
21 Ụwa nke Ọrịa Na-agaghị Adị na Ya
26 Ikiri Ụwa
30 N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Mmadụ Ji Enwe Azụ̀zụ̀ Hay?
Nchegbu Ọ̀ Na-egosi Enweghị Okwukwe? 24
Gịnị ka Bible na-ekwu banyere nke a?
N’ihi Gịnị Ka O Ji Emegbu M? 27
Ọtụtụ mmadụ na-ahụta onwe ha ná mmekọrịta ịhụnanya e ji iti ihe ma ọ bụ ịgwakasị okwu ahụ́ mara.