ABỤ NKE 62
Abụ Ọhụrụ
-
1. Bịa k’anyị niile jir’abụ n’eto Chineke.
Ọrụ ya dịe-bube. Bịa k’anyị kọsaa ya.
Too Chinek’anyị. Ọ n’emerin-d’iro niile.
Ụzọ ya zir’ezi.
Ikpe ya zir’ezi.
(UKWE)
Toonụ ya.
N’etonụ Chineke.
Toonụ ya.
Jehova bụE-z’anyị.
-
2. Bịa k’anyị niile jir’ọṅụ n’abụku y’abụ.
Too ya, sọpụrụ ya, jir’abụ n’eto ya.
Too Onyenw’anyị. Sor’ìgwè ’madụ n’eto ya.
Opi n’ụbọa-kwara
N’enyekwa y’otuto.
(UKWE)
Toonụ ya.
N’etonụ Chineke.
Toonụ ya.
Jehova bụE-z’anyị.
-
3. Too Chinek’anyị. Ọrụ ya niile dịe-bube.
N’ekele Chineke. K’anyị niile too ya.
Bịa k’anyị soro ihen-dịo kere n’eto ya.
K’ugwu n’osimiri
Too ya n’ụwa niile.
(UKWE)
Toonụ ya.
N’etonụ Chineke.
Toonụ ya.
Jehova bụE-z’anyị.
(Gụọkwa Ọma 96:1; 149:1; Aịza. 42:10.)