ABỤ NKE 38
Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike
-
1. Jehova ziri gị eziokwu ya dịn-sọ,
Mee k’i si n’ọchịchịrị baa n’ìhè.
Jehova ghọtara n’obi gị zir’ezi,
N’ị chọrọ ka gị na ya dị nám-ma.
I kwere yan-kwa n’ị g’em’uche ya.
Ọ g’enyere gịa-ka n’oge niile.
(UKWE)
Chineke jiọ-bara Kraịst
mee k’ị bụrụn-ke ya.
Ọ g’eme k’i si’ike,
mee k’i guzosi’ike.
Ọ g’edu ma chebe gị
dị k’ọ n’eme kemgbe.
Ọ g’eme k’i si’ike,
mee k’i guzosi’ike.
-
2. O zitere Jizọs k’ọ bịa gbapụta gị.
Ọ chọrọ k’ihe n’agaziri gị.
Eb’o nyere Jizọs k’o mee k’i nwetan-dụ,
K’obi sie g’ike n’ọ g’enye g’ike.
Ọ gagh’echefu n’i jeere y’ozi.
Ọ ga n’elekọtan-dị ya niile.
(UKWE)
Chineke jiọ-bara Kraịst
mee k’ị bụrụn-ke ya.
Ọ g’eme k’i si’ike,
mee k’i guzosi’ike.
Ọ g’edu ma chebe gị
dị k’ọ n’eme kemgbe.
Ọ g’eme k’i si’ike,
mee k’i guzosi’ike.
(Gụọkwa Rom 8:32; 14:8, 9; Hib. 6:10; 1 Pita 2:9.)