ABỤ NKE 11
Ihe Chineke Kere Na-eto Ya
-
1. Chinek’anyị, ọrụ gị n’eto gị.
Ọrụa-ka gị n’eto gị n’el’igwe.
N’ebe niile, ọrụ gị n’eto gị.
Ma h’anaghị ekwu okwuọ bụla.
N’ebe niile, ọrụ gị n’eto gị.
Ma h’anaghị ekwu okwuọ bụla.
-
2. Ịtụe-gwu gị g’eme k’anyị dịn-dụ.
K’anyị n’eme ihe g’adị gịm-ma.
Iwu gị dum n’akụzir’any’ihe.
Anyị maara n’ọ ka ọl’edom-ma.
Iwu gị dum n’akụzir’any’ihe.
Anyị maara n’ọ ka ọl’edom-ma.
-
3. Ịmara gị n’ịmụta Okwu gị
G’eme k’anyị nwetan-dụe-bigh’ebi.
Ị g’agọzi ndị n’atụe-gwu gị.
Ị g’egosi n’ị bụ Chineke ha.
Ị g’agọzi ndị n’atụe-gwu gị.
Ị g’egosi n’ị bụ Chineke ha.