Ezigbo Ndị Enyi
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Nsogbu dị n’ebe niile n’ụwa. Ọgwụgw’ụwa dịn-so.
Jehova ma n’anyị chọrọ inwet’ezigbon-dịe-nyi.
Ma Jehova ji Okwu ya n’eme k’anyị n’achọta ha.
Anyị g’achọtali ha n’ọgbakọ.
(UKWE)
Onye
Hụrụ gị n’anya,
N’enyere gịa-ka,
N’akwado gị man-sogbu bịa,
N’eme k’ị mata,
Ihen-d’i mejọrọ,
N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,
N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,
Ọọ ya bụe-zie-nyi.
2. Ezigboe-nyi ga n’agbalị k’o bi n’adị gịm-ma.
N’ogen-sogbu bịara, atụkwal’egwu. Kpe’ekpere, chefuo ya.
M’ànyị bụa-gadi m’ànyị bụo-koro, biko, k’anyị dum bụr’enyi,
K’anyị n’atụa-ny’ibi na Paradaịs.
(UKWE)
Onye
Hụrụ gị n’anya,
N’enyere gịa-ka,
N’akwado gị man-sogbu bịa,
N’eme k’ị mata,
Ihen-d’i mejọrọ,
N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,
N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,
Ọọ ya bụe-zie-nyi.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ezigboe-nyi
Ga n’enyere gịa-ka k’ị n’efe Jehova.
Ọ bụrụ n’i mejọọ, ọ ga n’enyekwara gịa-ka
Ọọ ya bụe-zie-nyi.
(UKWE)
Onye
Hụrụ gị n’anya,
N’enyere gịa-ka,
N’akwado gị man-sogbu bịa,
N’eme k’ị mata,
Ihen-d’i mejọrọ,
N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,
N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,
(UKWE)
Onye
Hụrụ gị n’anya,
N’enyere gịa-ka,
N’akwado gị man-sogbu bịa,
N’eme k’ị mata,
Ihen-d’i mejọrọ,
N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,
N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,
Ọọ ya bụe-zie-nyi.
Ọ bụe-zie-nyi.
Oo, ọ bụe-zie-nyi.