Ebe M kwụ
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Ọ na dịm ka ony’ọ bụla
Man-dị ya na ha ga n’akpa.
M m’iheọ-ma, m m’ih’ọjọọ.
N’ezie m m’ebe m kwụa-kwụ.
Ọ dịm ụtọ, ezigb’ụtọ
Na mụnwa m’ebe m g’aga
Hụe-zin-d’enyi, ndị m’ihe,
Ndị g’agba m’ezi ume.
(UKWE)
N’ime obi mụ,
Ọ n’enum enu.
Jehova, sọ gị
G’enyere mụa-ka
Ma gosim ebe m kwu.
2. M ma n’obim, m man-keọ-ma,
Nam kwụ n’ebe dị mụ mma.
Ịgụ Baịbụl, gụọ y’ọfụma.
N’eru n’obi, baaram uru.
Amatalam, jiria-nyam hụ
Ezin-d’enyi m ga n’eso.
Ha kam chọrọ, ha b’ụmụnnem
Jehova ji ha gọzie mụ.
(UKWE)
N’ime obi mụ,
Ọ n’enum enu.
Jehova, sọ gị
G’enyere mụa-ka
Ma gosim ebe m kwu.