Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ 150

Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke

Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke

Danloduo ya:

(Matiu 9:37, 38)

  1. Jehova ma ihe g’eme

    K’anyị nwe’ọṅụ, n’eme nk’ọma.

    Ọ gwar’anyị ọtụt’ụzọ

    Anyị g’esi jeere y’ozi.

    (KORỌS)

    A’yị n’enye Chineke

    ihe dum a’yị nwe.

    Ịhụnanya g’eme k’anyị gaa

    n’eb’e nwere mkpa.

  2. E nwer’ọrụ ná mba niile.

    A’yị n’eny’aka n’ebe mkpa dị.

    A’yị gbalịa gaa, ọ g’egosi

    N’a-nyị chọrọ ịn’eny’aka.

    (KORỌS)

    A’yị n’enye Chineke

    ihe dum a’yị nwe.

    Ịhụnanya g’eme k’anyị gaa

    n’eb’e nwere mkpa.

  3. N’eb’anyị bi, a’yị n’amụta

    Ih’ọhụrụ n’ịr’ụlọ Jaa.

    Anyị n’amụ asụsụ ọzọ

    Anyị g’eji n’ezi ozi ọma.

    (KORỌS)

    A’yị n’enye Chineke

    ihe dum a’yị nwe.

    Ịhụnanya g’eme k’anyị gaa

    n’eb’e nwere mkpa.