Bụkuo Jehova Abụ Àgwà Jehova Anyị Na-ekele Gị, Jehova “Chineke Bụ Ịhụnanya” Imere Onwe Anyị Ezi Aha n’Ebe Chineke Nọ Kraịst, Onye Anyị Na-eṅomi Ekpere nke Ohu Chineke Nraranye Ndị Kraịst Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Toonụ Jehova, Bụ́ Chineke Anyị! “Lee M! Ziga M” Ime Ka Obi Jehova Ṅụrịa Chineke Kwere Nkwa Ndụ Ebighị Ebi Ekpere E Ji Ekele Chineke Mgbe Ihe Niile Ga-adị Ọhụrụ Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova Gbaba n’Alaeze Chineke! Gaanụ n’Ihu, Ndịàmà! Ịhụnanya Chineke nke Na-adịgide Adịgide Chineke Kwere Nkwa Paradaịs Gọzie Nzukọ Anyị Obi Ụtọ Na-adịrị Ndị Na-eme Ebere! “Jehova Bụ Onye Na-azụ M Dị Ka Atụrụ” Jehova Bụ Ike Anyị Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ! Ihe E Ji Ama Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs Soro Chineke Na-eje Ije! Dịnyere Jehova! Abụ Ọhụrụ Ije Ije n’Iguzosi Ike n’Ezi Ihe Jehova Amalitela Ịchị Anyị Bụ Ndịàmà Jehova! Guzosienụ Ike, Kwụrụnụ Chịm! Unu Atụla Ha Egwu! Ibi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị Ikele Chineke Maka Ndidi Ya “Ihe Chineke Kekọtara” Akwụkwọ Nsọ Si n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke Tụkwasị Jehova Ibu Arọ Gị Udo Anyị Nwere Buru Ụzọ Na-achọ Alaeze Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto “Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka” Mụrụ Anya, Guzosie Ike, Dị Ike Iji Ọṅụ Soro Na-ewe Ihe Ubi Gaa n’Ihu! Jehova Bụ Eze Anyị! Kwusaa Ozi Ọma Soro Jehova Na-eje Ije Kwa Ụbọchị Jehova Bụ Ebe Mgbaba Anyị Ịhụnanya Chineke nke Anyị Ga-eṅomi Anyị Na-arapara Jehova n’Ahụ́ Chebe Obi Gị Ịrụkọ Ọrụ n’Ịdị n’Otu Anyị Kwesịrị Inwe Okwukwe Lee Ndụ Ebighị Ebi! Biko, Nụrụ Ekpere M Ihe M Na-atụgharị n’Uche Ekpere M Ji Rara Onwe M Nye Chineke Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke! Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike Ụdị Mmadụ M Kwesịrị Ịbụ Ònye Ka Anyị Bụ nke Ya? Guzosie Ike Mgbe Niile Mee Eziokwu ahụ nke Gị “Lekwa Ụzọ” Jiri Mkpụrụ Obi Gị Dum Fee Jehova Na-ekpeku Jehova Ekpere Kwa Ụbọchị Ekpere nke Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya Mee Ka M Mara Ụzọ Gị “Chọpụta Ihe Ndị Ka Mkpa” Mmụọ Nsọ Chineke Nyere Anyị Ka Anyị Mụta Ịhụnanya Nweenụ Ịhụnanya Siri Ike Site n’Obi Unu Ọṅụ Jehova Ihe Mere Anyị Ji Enwe Ọṅụ Jehova, Chineke nke Udo Na-agbaghara Ndị Mmadụ Ogologo Ntachi Obi Ike Obiọma Na-akpa Ịdị Mma “Nyekwuo Anyị Okwukwe” Ṅomie Ịdị Obi Umeala Kraịst Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị “Achọrọ M” Ụgwọ Ọrụ Zuru Ezu Jehova Na-akwụ Ndị Inyom Kwesịrị Ntụkwasị Obi na Ụmụnna Nwaanyị Anyị Bụ Otu Ugbu A Ụmụ Bụ Ihe Nketa Si n’Aka Chineke Jehova Ji Obiọma Na-arịọ: “Mara Ihe, Nwa M” Isi Awọ́ Mara Mma Nna M, Chineke M na Enyi M “Kwusaa Okwu Chineke” ‘Mee Ka Ìhè Gị Na-enwu’ Ka Ezi Onyinye Chineke Ju Gị Afọ ‘Detụ Jehova Ire ma Hụ na Ọ Dị Mma’ Chọpụta Ndị Kwesịrị Ekwesị Ndị Ozi Alaeze, Gaanụ n’Ihu! Ịgha Mkpụrụ Alaeze Na-eto Eze Ọhụrụ nke Ụwa Anyị Bụ Ndị Agha Jehova! Ime Ka A Mara Eziokwu Alaeze Soro Bụọ Abụ Alaeze! “Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ” Soro M Too Jaa Eluigwe Na-akọsa Ebube Chineke Ịbụ Enyi Jehova Bịa n’Ugwu Jehova Toonu Jehova Maka Alaeze Ya Too Ọkpara Jehova! Ọrụ Dị Ebube nke Chineke Ọ Ga-akpọ Òkù Chineke Ukwu Bụ́ Jehova Ikele Chineke n’Ihi Okwu Ya Akwụkwọ Chineke Bụ Akụ̀ Ime Ka Ụzọ Anyị Gaa nke Ọma Ìhè Na-enwusikwu Ike A Ga-akụziri Anyị Ihe Na-anabatanụ Ibe Unu Bịa! Ka A Gbaa Gị Ume Gee Ntị, Rube Isi, Ka A Gọzie Gị Ka Anyị Na-agbarịta Ibe Anyị Ume Ìgwè Ụmụnna Anyị Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye n’Ụdị Mmadụ Nabata Ha nke Ọma Irubere Ọchịchị Chineke Isi Ọrụ Anyị Ji Ịhụnanya Rụọ Ebe A Kpọkwasịrị Aha Gị Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe Ijisi Olileanya Anyị Ike Ndụ Bụ Ọrụ Ebube Jehova Na-emere Anyị Ụzọ Mgbapụ Abụ Mmeri Chọọ Chineke Ka Ọ Napụta Gị Hụ Onwe Gị Mgbe Ihe Niile Dị Ọhụrụ Ịtachi Obi Ruo Ọgwụgwụ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Bụkuo Jehova Abụ ABỤ NA EGWÚ Bụkuo Jehova Abụ Igbo Bụkuo Jehova Abụ https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/snylp/IB/pt/snylp_IB_lg.jpg