Satọdee
“Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ”—Abụ Ọma 96:2
Ụtụtụ
-
9:20 Vidio Egwú
-
9:30 Abụ nke 53 na Ekpere
-
9:40 “M ga-ekwusarịrị Ozi Ọma Alaeze Chineke” (Luk 4:43)
-
9:50 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL:
Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 1
Ezigbo Ìhè nke Ụwa—Agba nke II (Matiu 2:1-23; Luk 2:1-38, 41-52; Jọn 1:9)
-
10:25 Abụ nke 69 na Ịma Ọkwa
-
10:35 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Amụma Ndị E Buru Gbasara Mezaya Mezuru
-
• E Nwere Onye Ozi Ga-ebu Ya Ụzọ (Malakaị 3:1; 4:5; Matiu 11:10-14)
-
• Nwa Agbọghọ Na-amaghị Nwoke Ga-amụ Ya (Aịzaya 7:14; Matiu 1:18, 22, 23)
-
• A Ga-amụ Ya na Betlehem (Maịka 5:2; Luk 2:4-7)
-
• A Ga-echebe Ya Mgbe Ọ Bụ Nwata (Hosia 11:1; Matiu 2:13-15)
-
• A Ga-akpọ Ya Onye Nazaret (Aịzaya 11:1, 2; Matiu 2:23)
-
• Ọ Ga-abịa n’Oge A Kara Aka (Daniel 9:25; Luk 3:1, 2, 21, 22)
-
-
11:40 OKWU BAPTIZIM: Nọgide ‘Na-eme Ihe Ị Na-ezisa’ (2 Ndị Kọrịnt 9:13; 1 Timoti 4:12-16; Ndị Hibru 13:17)
-
12:10 Abụ nke 24 na Nkwụsịtụ
Ehihie
-
1:35 Vidio Egwú
-
1:45 Abụ nke 83
-
1:50 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Jiri Ozi Ọma Merie Ozi Ọjọọ
-
• Asịrị (Aịzaya 52:7)
-
• Obi Anyị Ịma Anyị Ikpe (1 Jọn 1:7, 9)
-
• Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa Taa (Matiu 24:14)
-
• Ịda Mbà (Matiu 11:28-30)
-
-
2:35 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ka Agụụ Izisa Ozi Ọma Na-agụsi Gị Ike
-
• Ọ Bụghị Ọrụ Naanị Ndịozi Jizọs Ga-arụ (Ndị Rom 1:15; 1 Ndị Tesalonaịka 1:8)
-
• Ọ Bụ Ife Chineke Ofufe (Ndị Rom 1:9)
-
• Dịrị Njikere, Jirikwa Ngwá Ọrụ Kwesịrị Ekwesị (Ndị Efesọs 6:15)
-
-
3:15 VIDIO: Otú Ozi Ọma Si “Na-amị Mkpụrụ, Na-agbasakwa n’Ụwa Niile” (Ndị Kọlọsi 1:6)
-
3:40 Abụ nke 35 na Ịma Ọkwa
-
3:50 OKWU MMADỤ ABỤỌ GA-EKWU: “Na-ezisa Ozi Ọma”
-
• N’Ebe Ọ Bụla Ị Nọ (2 Timoti 4:5)
-
• N’Ebe Ọ Bụla Chineke Dugara Gị (Ọrụ Ndịozi 16:6-10)
-
-
4:15 Gịnị Ka Ị Ga-eme “n’Ihi Ozi Ọma”? (1 Ndị Kọrịnt 9:23; Aịzaya 6:8)
-
4:50 Abụ nke 21 na Ekpere Mmechi