Mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ
Gịnị bụ mkpụrụ nke mmụọ nsọ? Olee ihe mere anyị ji kwesị ịdị obi umeala ma ọ bụrụ na anyị chọrọ inweta mmụọ nsọ?
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ọma 143:1, 4-11—Obi dara Eze Devid mbà, ya echebara ọrụ dị iche iche Jehova rụrụ echiche, kpeekwa ekpere ka Jehova nye ya mmụọ nsọ
Luk 11:9-13—Jizọs ji otu ihe atụ o mere chetara anyị na Jehova dị njikere inye ndị na-arịọ ya ka o nye ha mmụọ nsọ mmụọ nsọ