Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ
N’ELU Ugwu Oliv n’ebe dị Betani nso, Jizọs guzobere ọrụ nkwusa nke ga-enwe mmetụta n’akụkọ ihe mere eme nke ụwa. Ọ ga-amalite n’ihe dị ka kilomita atọ n’ebe ọdịda anyanwụ—na Jeruselem. A ga-agbasa ozi ahụ ruo Judia na Sameria, bụ́ ebe ndị dị nso, mesịakwa ruo “n’akụkụ kasị anya n’ụwa.”—Ọrụ 1:4, 8, 12.
Nwa oge mgbe Jizọs kwusịrị okwu ndị ahụ, ememe Pentikọst dọtara ndị Juu na ndị na-eso ụzọ ndị Juu site n’ebe nile Alaeze Ukwu Rom na-achị, site n’ógbè ndị e gosiri na map nke dị n’okpuru. Okwu Pita onyeozi gwara ha n’ụbọchị ahụ meghepụrụ ụzọ maka mgbasa dị ukwuu nke Iso Ụzọ Kraịst.—Ọrụ 2:9-11.
N’oge na-adịghị anya, mkpagbu nke bilitere na Jeruselem mere ka ndị na-eso ụzọ Kraịst gbasasịa. Pita na Jọn nyeere ndị Sameria aka ịnụ na ịnabata ozi ọma ahụ. (Ọrụ 8:1, 4, 14-16) Mgbe Filip gbasịịrị onye Etiopia àmà n’ụzọ ọzara si “Jeruselem gaa Geza,” Iso Ụzọ Kraịst gbasaruru Africa. (Ọrụ 8:26-39) N’otu oge ahụkwa, ozi ahụ mịrị mkpụrụ na Lida, nke dị n’Ala Dị Larịị nke Sharọn, nakwa n’ọdụ ụgbọ mmiri nke Jọpa. (Ọrụ 9:35, 42) Pita si ebe ahụ gawa Sesaria ma nyere ọchịagha Rom bụ́ Kọniliọs, ndị ikwu ya, na ndị enyi ya aka ighọ Ndị Kraịst e ji mmụọ nsọ tee mmanụ.—Ọrụ 10:1-48.
Pọl, onye bụbu onye mmegide, ghọrọ onyeozi nye ndị mba ọzọ. O mere njem n’elu ala ma jirikwa ụgbọ mmiri mee ihe na njem ozi ala ọzọ atọ ya nakwa na njem ya gaa Rom. Onyeozi ahụ na ndị ọzọ Lee peeji nke 2.), Pita jekwara ozi n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Babilọn. (1Pi 5:13) N’ezie, n’okpuru nduzi pụtara ìhè nke Kraịst, ndị na-eso ụzọ ya gbasara Iso Ụzọ Kraịst ruo ná mba ndị ọzọ. Ka ọ na-erule afọ 60/61 O.A., ‘e kwusawo ozi ọma ahụ n’etiti ihe nile e kere eke dị n’okpuru eluigwe.’ (Kọl 1:6, 23) Kemgbe ahụ, ozi ọma a eruwo “n’akụkụ kasị anya n’ụwa” n’ụzọ nkịtị.
gbasara ozi ọma ahụ n’ọtụtụ ógbè ndị dị n’okpuru Alaeze Ukwu Rom. Pọl chọrọ ịgaru Spen ([Map dị na peeji 32]
(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Ebe Ndị Ọzọ
Ebe Ndị E Ji Ozi Ọma ahụ Ruo Ngwa Ngwa
B1 ILIRIKỌM
B1 ỊTALI
B1 Rom
CH1 MASEDONIA
CH2 GRIS
CH2 Atens
CH2 KRIT
CH3 Saịrini
CH3 LIBIA
D1 BITINIA
D2 GALESHIA
D2 ESHIA
D2 FRIJIA
D2 PAMFILIA
D2 SAỊPRỌS
D3 IJIPT
D4 ETIOPIA
E1 PỌNTỌS
E2 KAPADOSHIA
E2 SILAỊSHIA
E2 MESOPOTEMIA
E2 SIRIA
E3 SAMERIA
E3 Jeruselem
E3 JUDIA
F3 MIDIA
F3 Babilọn
F3 ILAM
F4 AREBIA
G2 PATIA
[Mmiri]
CH2 Oké Osimiri Mediterenian
D1 Oké Osimiri Ojii
E4 Oké Osimiri Uhie
F3 Ọwara Oké Osimiri Peshia
[Map dị na peeji 32, 33]
(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)
Njem Ndị Pọl Mere
Njem Ozi Ala Ọzọ nke Mbụ (Ọrụ 13:1–14:28)
GB3 Antịọk (nke Siria)
GB3 Seliushia
G4 SAỊPRỌS
G3 Salamis
G4 Pefọs
G3 PAMFILIA
F3 Paga
F3 PISIDIA
F2 Antịọk (nke Pisidia)
G2 Aịkoniọm
G2 LIKEONIA
G2 Listra
G3 Dabe
G2 Listra
G2 Aịkoniọm
F2 Antịọk (nke Pisidia)
F3 PISIDIA
G3 PAMFILIA
F3 Paga
F3 Atalaịa
GB3 Antịọk (nke Siria)
Njem Ozi Ala Ọzọ nke Abụọ (Ọrụ 15:36–18:22)
GB3 Antịọk (nke Siria)
GB3 SIRIA
GB3 SILAỊSHIA
GB3 Tasọs
G3 Dabe
G2 Listra
G2 Aịkoniọm
F2 Antịọk (nke Pisidia)
F2 FRIJIA
G2 GALESHIA
E2 MỊSIA
E2 Troas
E1 SAMOTRES
D1 Niapọlis
D1 Filipaị
D1 MASEDONIA
D1 Amfipọlis
D1 Tesalọnaịka
D1 Beria
CH2 GRIS
D2 Atens
D2 Kọrịnt
D3 AKEA
E2 Efesọs
G4 Sesaria
GB5 Jeruselem
GB3 Antịọk (nke Siria)
Njem Ozi Ala Ọzọ nke Atọ (Ọrụ 18:22–21:19)
GB3 SIRIA
GB3 Antịọk (nke Siria)
G2 GALESHIA
F2 FRIJIA
GB3 SILAỊSHIA
GB3 Tasọs
G3 Dabe
G2 Listra
G2 Aịkoniọm
F2 Antịọk (nke Pisidia)
E2 Efesọs
E2 ESHIA
E2 Troas
D1 Filipaị
CH1 MASEDONIA
D1 Amfipọlis
D1 Tesalọnaịka
D1 Beria
CH2 GRIS
D2 Atens
D2 Kọrịnt
D1 Beria
D1 Tesalọnaịka
D1 Amfipọlis
D1 Filipaị
E2 Troas
E2 Asọs
E2 Mitilini
E2 KIỌS
E2 SEMỌS
E3 Maịlitọs
E3 Kọs
E3 RODS
F3 Patara
GB4 Taịa
GB4 Tọlemeas
G4 Sesaria
GB5 Jeruselem
Njem Gaa Rom (Ọrụ 23:11–28:31)
GB5 Jeruselem
G4 Sesaria
GB4 Saịdọn
F3 Maịra
F3 LISHIA
E3 Kinaịdọs
D3 KRIT
D4 KỌDA
A3 MỌLTA
A3 SISILI
A3 Sirakus
A1 ỊTALI
B2 Rigiọm
A1 Putiolaị
A1 Rom
Okporo Ụzọ (Lee ebe e sere ya n’akwụkwọ a)
[Ọgbakọ asaa]
E2 Pagamọm
E2 Taịataịra
E2 Sadis
E2 Smụana
E2 Efesọs
F2 Filadelfia
F2 Leodisia
[Ebe ndị ọzọ]
E3 PATMỌS
F2 Kọlọsị
F5 Alekzandria
F5 IJIPT
G1 BITINIA
G5 Jọpa
G5 Lida
G5 Geza
GB1 PỌNTỌS
GB2 KAPADOSHIA
GB4 Damaskọs
GB4 Pela
[Mmiri]
D4 Oké Osimiri Mediterenian
[Foto dị na peeji nke 33]
Ụlọ ihe nkiri nke dị na Maịlitọs, bụ́ obodo Pọl nọ zute ndị okenye si Efesọs
[Foto dị na peeji nke 33]
Ụlọ nsọ Zus na Pagamọm. Ndị Kraịst nọ n’obodo a biri “n’ebe ocheeze Setan dị”—Mkp 2:13