‘Ihere Ozi Ọma Anaghị Eme Anyị’
Ụtụtụ
-
9:40 Abụ Olu Ụtọ
-
9:50 Abụ nke 67 na Ekpere
-
10:00 Gịnị Mere na ‘Ihere Ozi Ọma Anaghị Eme’ Anyị?
-
10:15 Na-agbachitere Ozi Ọma
-
10:30 Bụrụ ‘Onye Ọrụ nke Ihe Ọ Na-arụ Na-anaghị Eme Ihere’
-
10:55 Abụ nke 73 na Ịma Ọkwa
-
11:05 Dị Ike, Hụ Ndị Ọzọ n’Anya, Na-elekwa Ihe Anya Otú Dị Mma
-
11:35 Okwu Baptizim: Nọgide ‘Na-eme Ihe Ị Na-ezisa’
-
12:05 Abụ nke 75
Ehihie
-
1:20 Abụ Olu Ụtọ
-
1:30 Abụ nke 77
-
1:35 Ajụjụ Ọnụ
-
1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
-
2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ihere Anaghị Eme Anyị
-
• Ịkwado Iwu Chineke Nyere Banyere Mmekọahụ
-
• Ịkwado Alaeze Chineke
-
• Ịkwado Ndị Na-anọchite Anya Chineke
-
-
3:00 Abụ nke 40 na Ịma Ọkwa
-
3:10 ‘Jiri Jehova Na-anya Isi’
-
3:55 Abụ nke 7 na Ekpere