Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2022-2023 nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ
Ndị Udo
Akwụkwọ usoro ihe omume maka nnọkọ ụtụtụ na nke ehihie nke mgbakọ sekit nke a ga-ezite onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ.
Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
A ga-aza ajụjụ ndị a n’ihe omume mgbakọ a.