Ụlọ Akwụkwọ
Ihe ndị ị na-eme n’ụlọ akwụkwọ ga-egosi ma ị̀ na-eche echiche nke ọma, ma obi ọ̀ ga-eruli gị ala, gị ana-enwe obi ụtọ nakwa ma ị̀ ga na-eme ihe dị Chineke mma. Olee otú ị ga-esi na-eme nke ọma ka ị na-aga akwụkwọ, ike agharakwa ịgwụkasị gị ahụ́?
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Ike Ịga Akwụkwọ Agwụla M?
Ọ bụrụ na ike ịga akwụkwọ agwụla gị, echela na ọ bụ naanị gị ka ọ gwụrụ. Chọpụta ihe i nwere ike ime ka i lewe agụmakwụkwọ anya otú kwesịrị ekwesị.
Gịnị Ka M Ga-eme Ma A Chọwa M Okwu?
Ọtụtụ ndị a na-achọ okwu chere na e nweghị onye ga-enyere ha aka. Isiokwu a kọwara ihe i nwere ike ime ma mmadụ chọwa gị okwu.
Gịnị Ga-enyere M Aka Idi Okwu A Na-achọ M?
E nwere ike ị gaghị emeli ka a kwụsị ịchọ gị okwu, ma i nwere ike ikpebi ihe ị ga-eme ma a chọọ gị okwu.
Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka
Lee ihe mere ndị mmadụ ji achọ okwu na ihe ị ga-eme ma a chọọ gị okwu.
Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Amụ Asụsụ Ọzọ?
Gịnị mere o ji esi ike? Oleekwa uru ọ bara?
Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịmụta Asụsụ Ọzọ
Ị chọọ ịmụta asụsụ ọzọ, ị ga-ewepụta oge, tinye mgbalị, na-amụchi ya anya. Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịhazi otú ị ga-esi amụta asụsụ ọzọ.
È Nwere Onye Kere Ihe Niile Ka Ọ̀ Bụ na E Nweghị?—Agba nke Mbụ:Olee Ihe Mere Ị Ga-eji Kwere na Chineke Dị?
Ị̀ ga-achọ ka obi sikwuo gị ike ma ị gwawa mmadụ ihe mere i ji kwere na Chineke? Gụọ ihe i nwere ike ịza onye jụrụ gị ihe mere i ji kwere na Chineke.